Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ! Matiu 24:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 n’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a,+ ee e, a gaghị enwekwa ya ọzọ. 1 Ndị Tesalonaịka 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+
19 Lee ka ha si ghọọ ihe ijuanya n’otu ntabi anya!+Lee ka ha si laa n’iyi, ka ha si tụọ ụjọ na mberede wee nwụọ!
21 n’ihi na mgbe ahụ ka a ga-enwe oké mkpagbu+ nke a na-enwetụbeghị ụdị ya kemgbe ụwa malitere ruo ugbu a,+ ee e, a gaghị enwekwa ya ọzọ.
2 N’ihi na unu onwe unu maara nke ọma na ụbọchị Jehova+ na-abịa kpọmkwem dị ka onye ohi si abịa n’abalị.+