Matiu 6:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na echi ga-enwe nchegbu nke ya. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.
34 N’ihi ya, unu echegbula onwe unu mgbe ọ bụla maka echi,+ n’ihi na echi ga-enwe nchegbu nke ya. Ihe ọjọọ nke ụbọchị nke ọ bụla ezuworo ya.