1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+ Abụ Ọma 91:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+
9 Ụkwụ nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ ka ọ na-eche nche;+Ma a na-ala ndị ajọ omume n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị site n’ike ka mmadụ na-aka ike.+
14 N’ihi na ọ hụrụ m n’anya nke ukwuu,+M ga-emekwara ya ụzọ mgbapụ.+M ga-echebe ya n’ihi na ọ matawo aha m.+