Abụ Ọma 35:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu;+Kama ọ bụ okwu aghụghọ ka ha na-echepụta+Megide ndị nọ jụụ n’ụwa. Abụ Ọma 55:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O setịwo aka ya megide ndị ya na ha dị ná mma;+O mebiwo ọgbụgba ndụ ya.+
20 N’ihi na ọ bụghị okwu udo ka ha na-ekwu;+Kama ọ bụ okwu aghụghọ ka ha na-echepụta+Megide ndị nọ jụụ n’ụwa.