Ndị Rom 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụrụ na o kwere omume, ọ bụrụhaala na ọ dị unu n’aka, unu na mmadụ niile dịrị n’udo.+ 1 Pita 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 kama, ya si n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya,+ meekwa ezi ihe; ya chọọ udo, chụsookwa ya.+