Ilu 16:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Isi awọ́ bụ okpueze mara mma+ mgbe e nwere ya n’ụzọ ezi omume.+ Luk 10:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ma, ihe dị mkpa bụ ihe ole na ole+ ma ọ bụ naanị otu ihe. Ma Meri họọrọ òkè dị mma,+ a gaghịkwa anapụ ya nke ahụ.”
42 Ma, ihe dị mkpa bụ ihe ole na ole+ ma ọ bụ naanị otu ihe. Ma Meri họọrọ òkè dị mma,+ a gaghịkwa anapụ ya nke ahụ.”