Maịka 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+ Matiu 23:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu.
2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+
28 Otú ahụkwa ka unu onwe unu na-eyi ndị ezi omume n’anya ndị mmadụ,+ ma ime unu jupụtara n’ihu abụọ na mmebi iwu.