Ilu 3:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 ha ga-abụkwara mkpụrụ obi gị ndụ,+ bụkwaara olu gị ihe ịchọ mma.+ Jọn 7:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Ndị ọrụ nche ahụ zara, sị: “Ọ dịtụbeghị onye ọzọ si otú a kwuo okwu.”+ Ndị Kọlọsi 4:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.
6 Ka okwu unu dịrị n’amara+ mgbe niile, ka ọ bụrụ ihe e ji nnu mee ka ọ dị ụtọ,+ ka unu wee mara otú unu kwesịrị isi azaghachi+ onye ọ bụla.