Ọnụ Ọgụgụ 25:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ihe ndị a ghọọrọ anyị ihe atụ, ka anyị wee ghara ịbụ ndị na-enwe ọchịchọ ihe ọjọọ,+ ọbụna dị ka ha nwere ọchịchọ ihe ọjọọ. Jud 8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+
2 Ndị inyom ahụ wee bịa kpọọ ndị Izrel ka ha bịa maka àjà ha na-achụrụ chi ha,+ ndị Izrel wee malite iri ihe oriri na ịkpọrọ chi ha isiala.+
6 Ma ihe ndị a ghọọrọ anyị ihe atụ, ka anyị wee ghara ịbụ ndị na-enwe ọchịchọ ihe ọjọọ,+ ọbụna dị ka ha nwere ọchịchọ ihe ọjọọ.
8 N’agbanyeghị nke ahụ, otú ahụkwa ka ndị a, bụ́ ndị na-arọ nrọ,+ na-emerụ anụ ahụ́, na-eleda ndị isi anya,+ na-ekwujọkwa ndị dị ebube.+