1 Ndị Kọrịnt 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 ma, ebe ọ bụ na ịkwa iko+ zuru ebe niile, ka nwoke ọ bụla nwee nwunye nke ya,+ ka nwaanyị ọ bụla nweekwa di nke ya. 1 Ndị Kọrịnt 7:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Unu ajụla inye ya ibe unu,+ ọ gwụla ma ùnu kwekọrịtara maka oge a kara aka,+ ka unu wee tinye oge n’ikpe ekpere wee nọkọọ ọzọ, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa unu ọnwụnwa+ maka na unu enweghị ike ịchịkwa onwe unu.+
2 ma, ebe ọ bụ na ịkwa iko+ zuru ebe niile, ka nwoke ọ bụla nwee nwunye nke ya,+ ka nwaanyị ọ bụla nweekwa di nke ya.
5 Unu ajụla inye ya ibe unu,+ ọ gwụla ma ùnu kwekọrịtara maka oge a kara aka,+ ka unu wee tinye oge n’ikpe ekpere wee nọkọọ ọzọ, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa unu ọnwụnwa+ maka na unu enweghị ike ịchịkwa onwe unu.+