Abụ Ọma 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+ Ilu 10:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye na-atabiri mmadụ anya ga-eweta ihe mgbu,+ onye dịkwa nzuzu n’egbugbere ọnụ ya ka a ga-azọda n’ala.+ Ilu 16:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ na-atabigharị anya ya iji kpaa nkata aghụghọ.+ Ọ na-atakọta egbugbere ọnụ ya, ọ na-eme ihe ọjọọ ruo n’isi.
19 Biko, ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m;+Ekwela ka ndị kpọrọ m asị na nkịtị tabie anya.+
10 Onye na-atabiri mmadụ anya ga-eweta ihe mgbu,+ onye dịkwa nzuzu n’egbugbere ọnụ ya ka a ga-azọda n’ala.+
30 Ọ na-atabigharị anya ya iji kpaa nkata aghụghọ.+ Ọ na-atakọta egbugbere ọnụ ya, ọ na-eme ihe ọjọọ ruo n’isi.