Ilu 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+ Ilu 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na nwaanyị akwụna bụ olulu miri emi,+ nwaanyị na-akwa iko* bụkwa olulu mmiri dị warara.
16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+