Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+ Ilu 6:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị ọjọọ,+ ka ire ụtọ nke nwaanyị na-akwa iko* ghara inweta gị.+
3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+
24 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị ọjọọ,+ ka ire ụtọ nke nwaanyị na-akwa iko* ghara inweta gị.+