Abụ Ọma 119:101 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 101 Egbochiwo m ụkwụ m ịga n’ụzọ ọjọọ ọ bụla,+Ka m wee debe okwu gị.+ Ilu 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Anwakwala ịga n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Wepụ ụkwụ gị n’ihe ọjọọ.+ 1 Ndị Kọrịnt 15:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Unu ekwela ka e duhie unu. Mkpakọrịta ọjọọ na-emebi àgwà ọma.+