Mak 13:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ọ dị ka nwoke jewere mba ọzọ,+ nke hapụrụ ụlọ ya ma nye ndị ohu ya ikike. O nyere onye nke ọ bụla ọrụ ọ ga-arụ, nyekwa onye nche ọnụ ụzọ iwu ka ọ na-eche nche.
34 Ọ dị ka nwoke jewere mba ọzọ,+ nke hapụrụ ụlọ ya ma nye ndị ohu ya ikike. O nyere onye nke ọ bụla ọrụ ọ ga-arụ, nyekwa onye nche ọnụ ụzọ iwu ka ọ na-eche nche.