Ilu 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi na ụlọ ya na-emi emi ruo n’ọnwụ, ụzọ ya na-emikwa emi ruo n’ebe ndị na-adịghị ndụ nọ.+ Ekliziastis 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+
17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+