Ilu 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị na-akwa ikpe ọmụma emo bụ ndị nzuzu,+ ma a na-enwe nkwekọrịta n’etiti ndị ziri ezi.+ Ilu 26:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 otú ahụ ka ọ dị bụ́ onye ghọrọ mmadụ ibe ya aghụghọ wee sị: “Ọ́ bụghị egwuregwu ka m na-egwu?”+