Abụ Ọma 55:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+ Ekliziastis 7:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+
23 Ma gị onwe gị, Chineke, ga-eme ka ha gbadaa n’ala ala olulu.+Ma ndị ikpe ọbara mara na ndị aghụghọ agaghị ebiru ọkara ndụ ha.+Ma mụ onwe m ga-atụkwasị gị obi.+
17 Abụla onye ajọ omume gabiga ókè,+ abụkwala onye nzuzu.+ Gịnị mere ị ga-eji nwụọ mgbe oge gị na-erubeghị?+