Job 27:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile. Ndị Galeshia 6:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+
13 Nke a bụ òkè onye ajọ omume ga-eketa n’aka Chineke;+Ọ bụkwa ihe nketa nke ndị na-achị n’aka ike ka ha ga-enweta n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.
7 Unu ekwela ka e duhie unu:+ Chineke abụghị onye a ga-akwa emo.+ N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha, ọ bụ ya ka ọ ga-aghọrọkwa;+