Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.” 2 Ihe E Mere 7:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+
14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.”
20 m ga-efopụkwa ha n’ala m nke m nyere ha;+ m ga-ewepụkwa ụlọ a nke m doro nsọ+ maka aha m n’ihu m,+ m ga-emekwa ka ọ ghọọ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile.+