Abụ Ọma 140:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+ Ilu 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 obi nke na-echepụta ihe ọjọọ,+ ụkwụ nke na-eme ngwa ịgbaga n’ihe ọjọọ,+ Ilu 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ihe na-agụ ndị ezi omume dị nnọọ mma;+ olileanya ndị ajọ omume bụ oké iwe.+ Jeremaya 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+ Matiu 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ma gbaa izu+ iji ụzọ akọ jide Jizọs ma gbuo ya.
2 Ndị kpara nkata ihe ọjọọ n’obi ha,+Bụ́ ndị na-awakpo m ogologo ụbọchị dum dị ka à ga-asị na anyị na-alụ agha.+
14 Jeruselem, sachapụ ihe ọjọọ n’obi gị, ka e wee zọpụta gị.+ Ruo ole mgbe ka ị ga na-eche echiche na-ezighị ezi?+