Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.
3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.