Aịzaya 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị onye ajọ omume!—Ka ọdachi dakwasị ya; n’ihi na ihe o mere ndị ọzọ ka a ga-eme ya!+ Matiu 16:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya, mgbe ahụkwa, ọ ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị.+
27 N’ihi na a kawo ya aka na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya, mgbe ahụkwa, ọ ga-akwụ onye ọ bụla ụgwọ dị ka omume ya si dị.+