Ilu 10:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Egbugbere ọnụ onye ezi omume na-azụ ọtụtụ ndị dị ka atụrụ,+ ma ndị nzuzu na-anwụ n’ihi enweghị uche.+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+
21 Egbugbere ọnụ onye ezi omume na-azụ ọtụtụ ndị dị ka atụrụ,+ ma ndị nzuzu na-anwụ n’ihi enweghị uche.+