2 Ihe E Mere 28:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee malite ịchụrụ chi dị iche iche+ nke Damaskọs,+ bụ́ ndị na-awakpo ya, àjà, o wee sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka,+ m ga-achụrụ ha àjà, ka ha wee nyere m aka.”+ Ha wee ghọọrọ ya na Izrel dum ihe ịsụ ngọngọ.+ Abụ Ọma 140:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+
23 O wee malite ịchụrụ chi dị iche iche+ nke Damaskọs,+ bụ́ ndị na-awakpo ya, àjà, o wee sị: “Ebe ọ bụ na chi ndị eze Siria na-enyere ha aka,+ m ga-achụrụ ha àjà, ka ha wee nyere m aka.”+ Ha wee ghọọrọ ya na Izrel dum ihe ịsụ ngọngọ.+
11 Onye na-ekwuwa ọnụ—ka ọ ghara iguzosi ike n’ụwa.+Onye na-eme ihe ike—ka ihe ọjọọ nweta ya ma tie ya ihe otiti ugboro ugboro.+