Ọpụpụ 21:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ọ bụrụ na a ga-amanye ya ịkwụ ihe mgbapụta, ọ ga-akwụ ụgwọ ọ ga-eji gbapụta mkpụrụ obi ya dị ka ihe niile a ga-amanye ya ka ọ kwụọ si dị.+ Jeremaya 41:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma, e nwere ndị ikom iri n’ime ha ndị gwara Ishmel ozugbo, sị: “Egbula anyị, n’ihi na e nwere nri anyị zoro n’ọhịa, bụ́ ọka wit na ọka bali na mmanụ na mmanụ aṅụ.”+ O wee hapụ ha, o gbukọtaghị ha na ụmụnne ha.
30 Ọ bụrụ na a ga-amanye ya ịkwụ ihe mgbapụta, ọ ga-akwụ ụgwọ ọ ga-eji gbapụta mkpụrụ obi ya dị ka ihe niile a ga-amanye ya ka ọ kwụọ si dị.+
8 Ma, e nwere ndị ikom iri n’ime ha ndị gwara Ishmel ozugbo, sị: “Egbula anyị, n’ihi na e nwere nri anyị zoro n’ọhịa, bụ́ ọka wit na ọka bali na mmanụ na mmanụ aṅụ.”+ O wee hapụ ha, o gbukọtaghị ha na ụmụnne ha.