Ekliziastis 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi. Ekliziastis 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Obi ndị maara ihe na-adị n’ụlọ iru uju,+ ma obi ndị nzuzu na-adị n’ụlọ ịṅụrị ọṅụ.+
2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi.