Ilu 12:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ọ bụ onye nzuzu na-egosipụta iwe ya n’otu ụbọchị ahụ,+ ma onye maara ihe na-ekpuchi ihe ihere.+ Ilu 16:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+
32 Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ dị mma karịa dike,+ onye na-achịkwa mmụọ ya dịkwa mma karịa onye weghaara obodo.+