Ilu 19:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ịtụ egwu Jehova na-eduba ná ndụ,+ mmadụ ga-enwekwa afọ ojuju mgbe ọ na-arahụ ụra abalị;+ ihe ọjọọ agaghị abịara ya.+ Aịzaya 33:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ikwesị ntụkwasị obi e nwere n’oge gị ga-aghọkwa nzọpụta dị ukwuu+—amamihe na ihe ọmụma,+ na ịtụ egwu Jehova,+ nke bụ́ akụ̀ ya.
23 Ịtụ egwu Jehova na-eduba ná ndụ,+ mmadụ ga-enwekwa afọ ojuju mgbe ọ na-arahụ ụra abalị;+ ihe ọjọọ agaghị abịara ya.+
6 Ikwesị ntụkwasị obi e nwere n’oge gị ga-aghọkwa nzọpụta dị ukwuu+—amamihe na ihe ọmụma,+ na ịtụ egwu Jehova,+ nke bụ́ akụ̀ ya.