Diuterọnọmi 28:67 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 67 N’ụtụtụ, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ anyasị!’ n’anyasị kwa, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ ụtụtụ!’ n’ihi ụjọ nke dị gị n’obi nke ga-atụ gị nakwa n’ihi ihe anya gị ga-ahụ.+ Job 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Gịnị mere anwụghị m n’afọ?+Gịnị mere ekubighị m ume ozugbo m pụtasịrị n’afọ?
67 N’ụtụtụ, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ anyasị!’ n’anyasị kwa, ị ga-asị, ‘A sị nnọọ na ọ bụ ụtụtụ!’ n’ihi ụjọ nke dị gị n’obi nke ga-atụ gị nakwa n’ihi ihe anya gị ga-ahụ.+