Ilu 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Aghụghọ na-ekpuchi ịkpọasị. A ga-ekpughe ajọ omume ya n’ọgbakọ.+ Luk 7:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma otu onye n’ime ndị Farisii nọ na-arịọ ya ka o soro ya rie nri. N’ihi ya, ọ banyere n’ụlọ+ onye Farisii ahụ wee nọdụ na-eri ihe na tebụl.
36 Ma otu onye n’ime ndị Farisii nọ na-arịọ ya ka o soro ya rie nri. N’ihi ya, ọ banyere n’ụlọ+ onye Farisii ahụ wee nọdụ na-eri ihe na tebụl.