Ilu 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ilu Sọlọmọn.+ Ọ bụ nwa maara ihe na-eme ka nna ya ṅụrịa,+ nwa nzuzu bụkwaara nne ya ihe iru uju.+ Ilu 23:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Gee nna nke mụrụ gị ntị,+ eledakwala nne gị anya naanị n’ihi na o mewo agadi.+ Ilu 30:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.
17 Anya nke na-akwa nna ya emo, nke na-elegharakwa irubere nne ya isi+—ugoloọma nke ndagwurugwu ga-aghụpụta ya, ụmụ ugo ga-erikwa ya.