Ilu 8:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+ Ilu 23:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 I kwesịrị ịpịa ya ụtarị, ka i wee napụta mkpụrụ obi ya na Shiol.+
36 Ma onye na-achọtaghị m na-eme mkpụrụ obi ya ihe ike;+ ndị niile kpọrọ m oké asị bụ ndị hụrụ ọnwụ n’anya.”+