Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+ Aịzaya 58:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova ga na-edu+ gị mgbe niile,+ na-enyejukwa mkpụrụ obi gị afọ ọbụna n’ala kpọrọ nkụ,+ ọ ga-emekwa ka ọkpụkpụ gị dị ike;+ ị ga-adịzi ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma,+ dịkwa ka isi mmiri, nke mmiri ya na-adịghị ata ata.
11 Jehova ga na-edu+ gị mgbe niile,+ na-enyejukwa mkpụrụ obi gị afọ ọbụna n’ala kpọrọ nkụ,+ ọ ga-emekwa ka ọkpụkpụ gị dị ike;+ ị ga-adịzi ka ubi nke mmiri na-ede nke ọma,+ dịkwa ka isi mmiri, nke mmiri ya na-adịghị ata ata.