Job 28:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 O wee sị mmadụ,‘Lee! Ịtụ egwu Jehova—ọ bụ ya bụ amamihe,+Mmadụ isi n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya bụkwa nghọta.’”+ Abụ Ọma 111:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+ Ilu 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite ihe ọmụma.+ Ọ bụ amamihe na ịdọ aka ná ntị ka ndị nzuzu leghaara anya.+
28 O wee sị mmadụ,‘Lee! Ịtụ egwu Jehova—ọ bụ ya bụ amamihe,+Mmadụ isi n’ihe ọjọọ wezụga onwe ya bụkwa nghọta.’”+
10 Ịtụ egwu Jehova bụ mmalite amamihe.+ ש [Sin]Ndị niile na-edebe iwu ya nwere ezi nghọta.+ ת [Tọọ]Otuto ya na-adịru mgbe ebighị ebi.+