Abụ Ọma 72:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọ ga-anapụta mkpụrụ obi ha ná mmegbu nakwa n’ihe ike,Ọbara ha ga-adịkwa oké ọnụ ahịa n’anya ya.+ Ilu 29:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze na-eme ka obodo guzosie ike site n’ikpe ziri ezi,+ ma onye na-eri ngarị na-akwada ya akwada.+