1 Samuel 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee. 1 Ndị Eze 2:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 E wee gwa Eze Sọlọmọn, sị: “Joab agbagawo n’ụlọikwuu Jehova, ọ nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ebe ịchụàjà.” Ya mere, Sọlọmọn zigara Benaya nwa Jehoyada, sị: “Gaa wakpo ya!”+ Ilu 19:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+ Ilu 20:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+ Daniel 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ahụ, Nebukadneza ji iwe na ọnụma+ kwuo ka a kpọta Shedrak, Mishak na Abednego.+ E wee kpọta ndị ikom a n’ihu eze.
18 N’ikpeazụ, eze sịrị Doeg:+ “Tụgharịa wakpo ndị nchụàjà ahụ!” Ozugbo ahụ, Doeg onye Idọm+ tụgharịrị wakpo ndị nchụàjà ahụ wee gbuo+ n’ụbọchị ahụ mmadụ iri asatọ na ise ndị yi efọd+ e ji ákwà linin mee.
29 E wee gwa Eze Sọlọmọn, sị: “Joab agbagawo n’ụlọikwuu Jehova, ọ nọkwa n’ebe ahụ n’akụkụ ebe ịchụàjà.” Ya mere, Sọlọmọn zigara Benaya nwa Jehoyada, sị: “Gaa wakpo ya!”+
12 Ọnụma eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju,+ ma amara ya na-adị ka igirigi nke dara n’elu ahịhịa ndụ.+
2 Ụjọ a na-atụ eze bụ mbigbọ yiri nke nwa ọdụm tojuru etoju.+ Onye ọ bụla nke na-adọtara onwe ya iwe eze na-emehie mkpụrụ obi nke ya.+
13 Mgbe ahụ, Nebukadneza ji iwe na ọnụma+ kwuo ka a kpọta Shedrak, Mishak na Abednego.+ E wee kpọta ndị ikom a n’ihu eze.