Ilu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+ Ndị Galeshia 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 ikpere arụsị, ime mgbaasị,+ ibu iro, esemokwu, ekworo, iwe ọkụ, ndọrọ ndọrọ, nkewa, inwe òtù, Jems 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na n’ebe e nwere ekworo+ na esemokwu, n’ebe ahụ ka ọgba aghara na ihe ọjọọ niile na-adị.+
14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+