Ilu 27:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+
22 Ọ bụrụgodị na i jiri ọdụ sụrie onye nzuzu n’ikwe, sụkọta ya na ọka* a kụjara akụja, nzuzu ya agaghị apụ ya apụ n’ahụ́.+