Ilu 26:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Dị ka unyì na-adị n’icheku ọkụ, dịkwa ka nkụ na-adị n’ọkụ, otú ahụ ka onye na-ese okwu na-adị n’ime ka esemokwu+ nwuru ọkụ.
21 Dị ka unyì na-adị n’icheku ọkụ, dịkwa ka nkụ na-adị n’ọkụ, otú ahụ ka onye na-ese okwu na-adị n’ime ka esemokwu+ nwuru ọkụ.