2 Samuel 16:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+ Job 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Mmadụ ọ̀ ga-asị eze, ‘Ị bụ onye na-abaghị n’ihe’?Sikwa ndị a ma ama, ‘Unu bụ ndị ajọ omume’?+
7 Nke a bụ ihe Shimiaị kwuru mgbe ọ na-akpọ ya iyi: “Pụọ ebe a, pụọ ebe a, gị nwoke ikpe ọbara mara+ na onye na-abaghị n’ihe!+