Ilu 15:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ire dị jụụ bụ osisi nke ndụ,+ ma ọ bụrụ na ọ gbagọrọ agbagọ, ọ na-eweta nkụda mmụọ.+ Ekliziastis 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A na-anụ okwu ndị maara ihe+ ji nwayọọ kwuo karịa mkpu onye na-achị achị n’etiti ndị nzuzu+ na-eti. Jems 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.
17 A na-anụ okwu ndị maara ihe+ ji nwayọọ kwuo karịa mkpu onye na-achị achị n’etiti ndị nzuzu+ na-eti.
13 Ònye maara ihe ma nwee nghọta n’etiti unu? Ya jiri ịdị nwayọọ nke e ji mara amamihe gosi ọrụ ya+ site n’ime omume ọma.