Ilu 10:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọnụ onye ezi omume bụ isi iyi nke ndụ;+ ma ọnụ ndị ajọ omume na-ezochi ime ihe ike.+ Ilu 20:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Echiche nke dị n’obi mmadụ yiri mmiri miri emi,+ ma, ọ bụ onye nwere nghọta ga-esepụta ya.+