1 Ndị Eze 21:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma o dere n’akwụkwọ ozi ndị ahụ, sị:+ “Kpọsaanụ ibu ọnụ, meekwanụ ka Nebọt nọrọ n’isi oche. Aịzaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+
23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+