1 Samuel 17:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+ Abụ Ọma 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ka Jehova za gị n’ụbọchị ahụhụ.+Ka aha Chineke nke Jekọb chebe gị.+ Abụ Ọma 33:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 N’ihi na ọ bụ n’ime ya ka obi anyị na-aṅụrị ọṅụ;+N’ihi na ọ bụ n’aha nsọ ya ka anyị tụkwasịrị obi.+
46 Taa, Jehova ga-enyefe gị n’aka m,+ m ga-egbukwa gị ma bepụ gị isi; taa, m ga-ewerekwa ozu ndị agha Filistia nye anụ ufe nke eluigwe na anụ ọhịa nke ụwa;+ ndị bi n’ụwa dum ga-amarakwa na Izrel nwere Chi.+
21 N’ihi na ọ bụ n’ime ya ka obi anyị na-aṅụrị ọṅụ;+N’ihi na ọ bụ n’aha nsọ ya ka anyị tụkwasịrị obi.+