2 Samuel 16:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee jụọ, sị: “Olee ebe nwa nna gị ukwu nọ?”+ Zaịba wee zaa eze, sị: “Ọ nọ na Jeruselem; n’ihi na ọ sịrị, ‘Taa, ụlọ Izrel ga-enyeghachi m ọchịchị nna m.’”+
3 Eze wee jụọ, sị: “Olee ebe nwa nna gị ukwu nọ?”+ Zaịba wee zaa eze, sị: “Ọ nọ na Jeruselem; n’ihi na ọ sịrị, ‘Taa, ụlọ Izrel ga-enyeghachi m ọchịchị nna m.’”+