7 O wee sị, ‘Biko, ka m si n’ọka ndị e gbuturu egbutu tụtụkọta ndị e wefọrọ ewefọ+ ma ndị na-ewe ihe ubi wechaa.’ O wee banye ma si n’oge ahụ n’ụtụtụ kwụgide ọtọ ruo ugbu a ọ nọdụtụrụ ala n’ụlọ.”+
4E nwere otu nwaanyị n’ime ndị nwunye ụmụ+ ndị amụma nke tikuru Ịlaịsha, sị: “Di m bụ́ ohu gị anwụwo; gị onwe gị makwaara nke ọma na ohu gị nọ na-atụ egwu+ Jehova, onye anyị ji ụgwọ+ abịawokwa ịkpọrọ ụmụ m abụọ ka ha bụrụ ndị ohu ya.”
4 Lee! Ụgwọ nke unu kwesịrị ịkwụ ndị ọrụ bụ́ ndị weere unu ihe ubi, nke unu na-ekweghị akwụ ha,+ na-eti mkpu,+ mkpu enyemaka+ nke ndị na-ewe ihe ubi na-eti eruwokwa Jehova nke ụsụụ ndị agha ntị.+