Ilu 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na ụkwụ ha na-agbaga naanị n’ihe ọjọọ,+ ọ na-adịkwa ha ngwa ngwa ịwụfu ọbara.+ Ilu 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 obi nke na-echepụta ihe ọjọọ,+ ụkwụ nke na-eme ngwa ịgbaga n’ihe ọjọọ,+