26 O wee sị ya: “Ọ̀ bụ na m amaghị mgbe nwoke ahụ tụgharịrị ka ọ rịdata n’ụgbọ ịnyịnya ya izute gị? Ugbu a ọ̀ bụ oge ịnara ọlaọcha ma ọ bụ ịnara uwe ma ọ bụ ubi oliv ma ọ bụ ubi vaịn ma ọ bụ atụrụ ma ọ bụ ehi ma ọ bụ ndị ikom na-eje ozi ma ọ bụ ndị inyom na-eje ozi?+
17 Mụ onwe m ekwuwo n’obi m,+ sị: “Ezi Chineke ga-ekpe ma onye ezi omume ma onye ajọ omume ikpe,+ n’ihi na ihe ọ bụla a na-eme eme na ọrụ ọ bụla a na-arụ arụ nwere oge.”+