13 O wee ruo na ozugbo Leban nụrụ akụkọ banyere Jekọb nwa nwanne ya nwaanyị, ọ gbaara ọsọ gaa izute ya.+ O wee makụọ ya, susuo ya ọnụ, kpọrọkwa ya banye n’ụlọ ya.+ O wee malite ịkọrọ Leban ihe ndị a niile.
10 Ugbu a, nká emeela ka anya Izrel na-ahụ inyoghi inyoghi.+ O nweghị ike ịhụ ụzọ. O wee kpọrọ ha rute nso n’ebe ọ nọ, o wee susuo ha ọnụ, makụọkwa ha.+
16 O wee sị: “N’ụdị oge a n’afọ ọzọ ị ga na-amakụ nwa.”+ Ma ọ sịrị: “Ee e, nna m ukwu, onye nke ezi Chineke! Aghala ụgha n’ihe banyere nwaanyị na-ejere gị ozi.”